Kele Yah

-
  • TextText file is a kind of computer file that is structured as a sequence of lines of electronic text.
  • WordUse for Microsoft Office Word or Open Office
  • PDFUse for Abobe Acrobat

Kele Yah - Ability Joe Lyrics


Chorus:
Chukwu olisa imeeeee
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo kiji karisia..
Verse I:
Nna Dalunu Maka nke imere eme
O bu onye ga emerem karia olisa?
Odum ije, agam ako ole ghara ole e
Chi na eme mma eze udo nimela.
Chorus:
Chukwu olisa imeeeee
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo kiji karisia..
Verse II:
Mmeso oma gi na adim mma na aru
Eke kere uwa iwe nyem ndu na anaghi ego
So gi na edu m ije, ebube gi ka m ji eme onu
Chinwe Igwe nuwa Nara ekele m (2x)
Bridge:
Ihe ukwu ya KA na eme
Rue na uwa nile.
Oh Chika nze na ozo
Okaka, Chi na eme mma eze udo nimela
Chorus:
Chukwu olisa imeeeee
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo kiji karisia..
Verse II:
Mmeso oma gi na adim mma na aru
Eke kere uwa iwe nyem ndu na anaghi ego
So gi na edu m ije, ebube gi ka m ji eme onu
Chinwe Igwe nuwa Nara ekele m (2x)
Outro:
Kele chukwu! Kele Chukwu!! Kele Chukwu!!! (2x)
Nihi nobu ya na emere gi ki si ayo
Nihi nobu ya na eme ka ndu di

Kele Yah lyrics !!!